Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/09 p. 8
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2009
Ozi Alaeze Anyi—2009
km 9/09 p. 8

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na September: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Mgbe ọ bụla o kwere mee, ndị nkwusa ga-agba mbọ ịmalite ọmụmụ Baịbụl n’oge mbụ ha ga-enyefe ndị nwe ụlọ akwụkwọ a. Jiri nkeji ole na ole gosi ndị nwe ụlọ otú ha ga-esi erite uru n’ọmụmụ Baịbụl. October: Magazin Ụlọ Nche na Teta! Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ gosiri mmasị, nye ha traktị bụ́ Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu?, gị na ha tuleekwa ya. Ma, ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ nwere traktị ahụ, ndị nkwusa kwesịrị ịgbalịsi ike malitere ha ọmụmụ Baịbụl. November: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ nwere akwụkwọ a, ndị nkwusa nwere ike inye ha akwụkwọ ọ bụla merela ochie e nwere n’ọgbakọ. Ma ọ bụkwanụ, nyefee ha Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe. December: Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ. Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ nwere ụmụaka, nye ha akwụkwọ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ.

◼ A ga-ekwu okwu ihu ọha pụrụ iche maka oge e ji echeta ọnwụ Jizọs n’afọ 2010 n’izu nke April 12, 2010. A ga-agwa unu isiokwu ya ka oge na-aga. Ọgbakọ ndị ga-enwe onye nlekọta sekit ma ọ bụ mgbakọ ná ngwụsị izu ahụ ga-ekwu okwu ihu ọha ahụ pụrụ iche n’izu na-esonụ. Ọ dịghị ọgbakọ kwesịrị ikwu ya tupu April 12.

◼ CD Ọhụrụ Ndị Anyị Nwere Ugbu A:

A Satisfying Life—How to Attain It (MP3) —Bekee

Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible (MP3) —Bekee

Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ (MP3) —Bekee

Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ (MP3) —Bekee

Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị? (MP3) —Bekee

Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? (MP3) —Bekee

Mgbe Onye Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ (MP3) —Bekee

◼ E meela ndokwa inwe Mgbakọ Distrikti “Na-echenụ Nche” nke afọ 2009 n’asụsụ ndị ogbi n’ebe ndị a: November 27-29, 2009, BENIN CITY 7 (Naanị n’asụsụ ndị ogbi); December 11-13, 2009, OTA 12 (Naanị n’asụsụ ndị ogbi); January 8-10, 2010, ULI 14 (Naanị n’asụsụ ndị ogbi). N’ihi ya, ná mgbakọ Distrikti ndị a ga-enwe na OTA 11 (December 4-6, 2009), ULI 12 (December 11-13, 2009) nakwa KWALI 5 (December 4-6, 2009), agaghị enwezi nke a na-eme n’asụsụ ndị ogbi.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya