Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’October 5
IZU NA-AMALITE N’OCTOBER 5
Abụ nke 173
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Diuterọnọmi 1-3
Nke 1: Diuterọnọmi 2:1-15
Nke 2: Ihe Mere Chineke Akwadoghị Ife Ndị Nna Ochie Ofufe? (td 15A)
Nke 3: Olee Ndị A Ga-akpọlite n’Ọnwụ? Ebee Ka Ha Ga-ebi? (lr isi nke 36)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu? Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ajụjụ ndị dị na traktị ahụ, bụ́ ndị kacha amasị ndị nọ n’ókèala unu. Mee ihe ngosi otú e nwere ike isi jiri traktị a malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl.
Nkeji 15: “Kpachara Anya Maka ‘Ụmụnna Ụgha.’” Ajụjụ na azịza.