Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 10/09 p. 3
  • Igbe Ajụjụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Igbe Ajụjụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • ‘Ịgbachitere Ozi Ọma na Iji Ihe Iwu Kwuru Akwado Izisa Ozi Ọma’
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • ‘Na-agbasi Àmà Ike’—Site n’Ịgba Àmà ná Nnukwu Ụlọ Ebe Ọtụtụ Ndị Bi
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Biko Gaa Leta Ha Ozugbo
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Nchebe Ndị Uwe Ojii Na-enye—Olileanya na Egwu Dị na Ya
    Teta!—2002
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2009
km 10/09 p. 3

Igbe Ajụjụ

◼ Gịnị ka ị ga-eme ma a gwa gị kwụsị ikwusa ozi ọma?

O nweela mgbe ndị uwe ojii gakwuuru ụmụnna nọ n’ozi ọma gwa ha na iwu obodo akwadoghị ka ha na-ekwusa ozi ọma, nakwa ka ha kwụsị ozi ọma ahụ ha na-ekwusa. A gwa gị ụdị ihe ahụ, jiri nwayọọ si n’ókèala ahụ pụọ n’egbughị oge. (Mat. 5:41; Fil. 4:5) Gị na ha agakwala rụwa ụka ma iwu ọ̀ kwadoro ka anyị kwusawa ozi ọma ka ọ̀ bụ na ọ kwadoghị. Ọ bụrụ na ọ dịịrị gị mfe, jiri akọ chọpụta aha onye uwe ojii ahụ na nọmba e dere n’uwe ya. Ị laruhaala, gaa gwa ndị okenye ihe ahụ merenụ, hanwa ga-emezi ka alaka ụlọ ọrụ mara. Ọ bụrụkwa na ị gaa ikwusa ozi ọma ná nnukwu ụlọ ebe ọtụtụ ndị bi, onye na-elekọta ebe ahụ asị gị pụọ, i kwesịrị ịpụwa ozugbo, hụkwa na ị kọọrọ ya ndị okenye. Anyị agaghị abanye ná nsogbu ma ọ bụrụ na anyị adịrị umeala n’obi ma ghara isiwe ọnwụ mgbe anyị na ndị isi na-emekọ ihe.—Ilu 15:1; Rom 12:18.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya