Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na December 7
IZU NA-AMALITE NA DECEMBER 7
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
lv isi nke 13 ¶16-26, igbe dị na peeji nke 156
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jọshụa 1-5
Nke 1: Jọshụa 5:1-15
Nke 2: Ndị Enyi Anyị Kwesịrị Ịhụ Chineke n’Anya (lr isi nke 44)
Nke 3: Gịnị Bụ Alaeze Chineke? Ụzọ Isi Gosi na Anyị Chọrọ Ya (lr isi nke 45)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Ịhazi Otú A Ga-esi Na-arụ Ókèala Ọgbakọ. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke ga-esi n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 102-104, paragraf isii ndị dị n’okpuru isiokwu nta bụ́ “Ókèala.” Gbaa onye nlekọta ije ozi ajụjụ ọnụ banyere otú e si hazie ịrụ ókèala ọgbakọ unu.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Chọpụta Ihe Bụ́ Echiche Onye ahụ Jụrụ Ajụjụ. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle, nke ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 66-68.
Abụ nke 137