Akụkọ Ozi
Obi dị anyị ụtọ ime ka unu mara na n’ọnwa Ọktoba afọ ije ozi a, e nwere ọtụtụ ndị nkwusa nyere akụkọ ozi ha. Ha dị 298,919. Nke a emeela ka nkezi ndị na-enye akụkọ ozi kwa ọnwa bụrụ 297,491. Nkezi a ji ndị nkwusa 6,312 karịa nkezi ndị nkwusa nyere akụkọ ozi ha kwa ọnwa n’afọ ije ozi 2009.