Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mee 24
IZU NA-AMALITE NA MEE 24
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl:2 Samuel 13-15
Nke 1: 2 Samuel 13:23-33
Nke 2: Ekwensu Bụ Onye A Na-adịghị Ahụ Anya nke Na-achị Ụwa (td 10B)
Nke 3: Ihe Mere Anyị Ekwesịghị Iji Ụwa Eme Ihe n’Uju (1 Kọr. 7:31)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Jikere Inyefe Ụlọ Nche na Teta! n’Ọnwa Jun. Okwu ọkà okwu na ndị na-ege ntị ga-atụle. Jiri otu nkeji ma ọ bụ nkeji abụọ kwuo ihe ndị dị na magazin ndị ahụ. Họrọzie isiokwu abụọ ma ọ bụ atọ dị na ha ma gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ajụjụ ha nwere ike ịjụ onye nwe ụlọ na amaokwu Baịbụl ha nwere ike ịgụrụ ya ma ha nyefewe magazin ndị ahụ. A ga-eme ihe ngosi otú e nwere ike isi nyefee magazin nke ọ bụla.
Nkeji 20: “Ị Ga-eme nke Ọma ma Ị Bụrụ Ọsụ Ụzọ Oge Niile!” Ajụjụ na azịza.