Akụkọ Ozi
Obi dị anyị ụtọ ime ka unu mara na n’afọ 2009, e kewapụtara ọgbakọ ọhụrụ dị otu narị na iri abụọ na asatọ na Naịjirịa nakwa ìgwè ọhụrụ iri abụọ na otu n’ebe ọgbakọ na-adịghị. Nke a na-egosi na Jehova na-agọzi ọrụ ịchịkọta ndị obi ha ziri ezi.—Mat. 9:37, 38.