Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Septemba 13
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 13
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ndị Eze 16-18
Nke 1: 2 Ndị Eze 17:1-11
Nke 2: Iji Ihe Oyiyi Efe Ofufe Bụ Ịkọcha Chineke (td 17A)
Nke 3: Baịbụl Ọ̀ Na-agwa Anyị Ka Anyị Kwere na Chineke n’Ahụghị Ihe Gosiri na Ọ Dị Adị?
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Ọ Bụ Ihe Ùgwù Ịbụ Onye Ozi nke Ozi Ọma Ahụ. Okwu a ga-eji ịnụ ọkụ n’obi kwuo, nke si n’akwụkwọ Ndị A Haziri, malite na peeji nke 77 ruo peeji nke 78, paragraf nke 2.
Nkeji 20: “Baịbụl—Ike Ọ Na-akpa ná Ndụ Gị.” Ajụjụ na azịza. Ihe e nwere ike iji dochie anya ya bụ okwu okenye ga-ekwu, nke isiokwu ya bụ “Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ.” O si n’Ụlọ Nche Nọvemba 1, 2009, peeji nke 26-30.