Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na Disemba: Nwoke Kasị Ukwuu nke Dịworo Ndụ. Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ nwere ụmụaka, nye ha akwụkwọ Mụta Ihe Site n’Aka Onye Ozizi Ukwu Ahụ. Jenụwarị: Magazin Ụlọ Nche na Teta! E nwee onye gosiri mmasị, nye ya traktị bụ́ Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu?, gbalịakwa malitere onye ahụ ọmụmụ Baịbụl. Febụwarị: E nwere ike inyefe akwụkwọ bụ́ Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ ma ọ bụ Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe. Mach: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Gbalịsie ike ịmalitere ndị mmadụ ọmụmụ Baịbụl.
◼ Ncheta Ọnwụ Jizọs nke afọ 2012 ga-abụ na Tọzdee, Eprel 5, mgbe anyanwụ dachara.