Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jenụwarị 3
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 3, 2011
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cf isi nke 15 ¶17-20, igbe dị na p. 160
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ihe E Mere 29-32
Nke 1: 2 Ihe E Mere 30:13-22
Nke 2: Alaeze Chineke Malitere Ịchị Mgbe Ndị Iro Kraịst Ka Na-akpa Ike? (td 2B)
Nke 3: Otú Ịtụ Egwu Ọnwụ Si Mee Ka Ndị Mmadụ Nọrọ n’Ohu (Hib. 2:15)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: E Wezụgara Anyị Iche Maka Ime Uche Jehova. Okwu si n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 168, paragraf nke 2, ruo ná ngwụcha isiokwu ahụ.
Nkeji 10: I Ziwe Mmadụ Ozi Ọma, Kwuo Okwu Otú I Si Ekwu Okwu. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 128, paragraf nke 1, ruo peeji nke 129, paragraf nke 1. Jiri nkeji ole na ole gbaa onye nkwusa na-emebu ihere izi ozi ọma ajụjụ ọnụ. Gịnị nyeere ya aka ịkwụsị ime ihere n’ozi ọma?