Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jenụwarị 10
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 10
Abụ nke 50 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cf isi nke 16 ¶1-6 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ihe E Mere 33-36 (Nkeji 10)
Nke 1: 2 Ihe E Mere 34:12-21 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Gịnị Ka Anyị Nwere Ike Ịmụta n’Aka Meri, Nne Jizọs? (Nkeji 5)
Nke 3: Alaeze Chineke Amaliteghị Site ná Mgbalị Ndị Mmadụ—td 2CH (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Na-egosi Mmetụta Ịhụnanya Mgbe Ị Na-ezi Ozi Ọma. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 118, paragraf nke 1, ruo peeji nke 119, paragraf nke 5.
Nkeji 10: Ì Nwere Ike Ịgafeta na Masedonia? (Ọrụ 16:9, 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ụlọ Nche April 15, 2009, peeji nke 20-23. Ị kọchaa ahụmahụ nke ọ bụla, gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Nkeji 10: “Ọrụ Kacha Enye Ọṅụ.” Ajụjụ na azịza. Gbaa otu onye nkwusa ajụjụ ọnụ ná nkenke. Jụọ ya otú ọmụmụ Baịbụl ọ na-eduzi si enye ya ọṅụ.
Abụ nke 75 na Ekpere