Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jenụwarị 17
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 17
Abụ nke 77 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cf isi nke 16 ¶7-14 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ezra 1-5 (Nkeji 10)
Nke 1: Ezra 3:1-9 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ihe “Ọgwụgwụ Ụwa” Pụtara—td 23A (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Otú Mmụọ Mmadụ Si Alaghachikwuru Chineke?—Ekli. 12:7 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Uru Ọ Bara Ikwughachi Ihe Mgbe Ị Nọ Ozi Ọma. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 206-207. Jiri nkeji ole na ole mee ihe ngosi nke otú a ga-esi mee otu ihe ma ọ bụ ihe abụọ e kwuru n’isiokwu ahụ.
Nkeji 20: “Ị̀ Maara Ihe Ndị I Nwere Ike Ịhọrọ?” Ajụjụ na azịza. Jiri ihe dị na paragraf nke mbụ malite okwu gị, jirikwa ihe dị na paragraf nke ikpeazụ mechie okwu gị. Ọ bụ okenye ga-eme ya.
Abụ nke 7 na Ekpere