Akụkọ Ozi
N’ọnwa Septemba, nke bụ́ mmalite afọ ije ozi 2011, ndị nkwusa nyere akụkọ ozi ha dị 300,468. N’ọnwa ahụkwa, e duziiri mmadụ 635,777 ọmụmụ Baịbụl. Ọnụ ọgụgụ a na-egosi na a ka nwere ọtụtụ ihe a ga-arụ n’ọrụ owuwe ihe ubi ahụ.
O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.
Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.