Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mach 14
IZU NA-AMALITE NA MACH 14
Abụ nke 101 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 1 ¶1-9, akwụkwọ ozi dị na p. 2 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Job 1-5 (Nkeji 10)
Nke 1: Job 3:1-26 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Gịnị Ka Anyị Nwere Ike Ịmụta n’Aka Ụmụ Zelofehad?—Ọnụ Ọgụ. 36:10-12 (Nkeji 5)
Nke 3: Ọrụ Dịịrị Nne na Nna n’Ebe Ụmụ Ha Nọ—td 3CH (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: Ijere Jehova Ozi Na-eme Mmadụ Ọgaranya. (Ilu 10:22) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ụlọ Nche September 1, 2009, peeji nke 4-7. A kọchaa ahụmahụ nke ọ bụla, gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Nkeji 15: “Ka Anyị Gosi na Obi Dị Anyị Ụtọ.” Ajụjụ na azịza. Kwuo ndokwa ọgbakọ unu mere maka Ncheta Ọnwụ Jizọs.
Abụ nke 8 na Ekpere