Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/11 p. 4
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2011
Ozi Alaeze Anyi—2011
km 3/11 p. 4

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na Mach: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Gbalịsie ike ịmalitere ndị mmadụ ọmụmụ Baịbụl. Eprel na Mee: Magazin Ụlọ Nche na Teta! Mgbe ị gara nletaghachi na nke ndị nwere mmasị, ma hà bụ ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs ma ọ̀ bụkwanụ ndị na-abịa nzukọ anyị ndị ọzọ ma ha adịghị eso ọgbakọ akpachi anya, gbalịsie ike inyefe ha akwụkwọ Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Jun: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? Ọ bụrụ na ndị nwe ụlọ nwere akwụkwọ a, e nwere ike inyefe akwụkwọ ọ bụla merela ochie unu nwere n’ọgbakọ. Ma ọ bụ e nyefee akwụkwọ Fee Onye Nanị Ya Bụ Ezi Chineke ahụ Ofufe.

◼ A ga-ekwu okwu ihu ọha pụrụ iche maka oge Ncheta Ọnwụ Jizọs nke afọ 2011 n’izu na-amalite n’Eprel 25, 2011. Isiokwu ya bụ: “Ndụmọdụ Ndị Dị na Baịbụl—Hà Nwere Ike Inyere Anyị Aka Imeri Nsogbu Ndị Anyị Na-enwe Taa?” Ọgbakọ ndị ga-enwe onye nlekọta sekit n’izu ahụ, ma ọ bụ ndị ga-enwe mgbakọ sekit ma ọ bụ ụbọchị mgbakọ pụrụ iche ná ngwụcha izu ahụ, kwesịrị inwe ya n’izu na-esonụ. E nweghị ọgbakọ kwesịrị ikwu ya tupu Eprel 25.

◼ A ga-atụle vidio anyị bụ́ Jehovah’s Witnesses—Organized to Share the Good News n’otu n’ime Nzukọ Ije Ozi a ga-enwe n’ọnwa Ọgọst. Ọ bụrụ na e nwere onye chọrọ ya, o kwesịrị isi n’aka ọgbakọ tụọ ọda ya ozugbo.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya