Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Eprel 4
IZU NA-AMALITE N’EPREL 4
Abụ nke 116 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 2 ¶1-7, igbe dị na p. 13 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Job 16-20 (Nkeji 10)
Nke 1: Job 18:1-21 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Amagedọn Bụ Agha A Ga-eji Akwụsị Ajọ Omume—td 4A (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Mere Ndị Ọchịchị Ma Ndị Ndịàmà Jehova Bụ Ji Aja Ha Mma—Rom 13:3 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: “Akwụkwọ Ozi Si n’Aka Òtù Na-achị Isi.” Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’ihe ntinye dị n’Ozi Alaeze Anyị nke Mach 2011. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kọọ ihe ndị masịrị ha n’akụkọ ozi ụwa niile bụ́ nke dị n’ihe ntinye Ozi Alaeze Anyị nke Febụwarị 2011. Ọ bụrụ na ọ ga-ekwe omume, gwa ụfọdụ ndị agwa n’oge ka ha chọta ahụmahụ ụfọdụ na-agba ume a kọrọ na 2011 Yearbook (akwụkwọ mgbaafọ) ha ga-akọ. N’ikpeazụ, gbaa ndị niile ma agụ Bekee ume ka ha gụchaa 2011 Yearbook.
Nkeji 15: Mkpa ọgbakọ.
Abụ nke 103 na Ekpere