Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 5/11 p. 1
  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mee 9

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mee 9
  • Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Isiokwu Nta
  • IZU NA-AMALITE NA MEE 9
Ozi Alaeze Anyi—2011
km 5/11 p. 1

Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mee 9

IZU NA-AMALITE NA MEE 9

Abụ nke 58 na Ekpere

□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:

bt isi nke 3 ¶12-18 (Nkeji 25)

□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:

Ọgụgụ Baịbụl: Abụ Ọma 1-10 (Nkeji 10)

Nke 1: Abụ Ọma 7:1-17 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

Nke 2: Baịbụl Bụ Okwu Si n’Ike Mmụọ Nsọ Chineke—td 7A (Nkeji 5)

Nke 3: Ihe Mere Jizọs Ji Gbazie Nwoke Kpọrọ Ya “Ezi Onye Ozizi”—Mak 10:17, 18 (Nkeji 5)

□ Nzukọ Ije Ozi:

Abụ nke 4

Nkeji 5: Ịma ọkwa.

Nkeji 10: Anyị aghaghị irubere Chineke isi dị ka onye na-achị achị karịa mmadụ. (Ọrụ 5:29) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke ga-esi n’Ụlọ Nche January 15, 2006, peeji nke 8. A kọchaa ahụmahụ nke ọ bụla, gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.

Nkeji 10: Ì Nwere Ike Ịsụ Ụzọ Inyeaka n’Oge Ezumike? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Jiri nkeji ole na ole kwuo otú mmadụ ga-esi ruo eru ịsụ ụzọ inyeaka otú ahụ e dere ya n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 112-113. Gwa ndị jitụrụla oge ezumike e nyere ha n’ụlọ ọrụ ma ọ bụ n’ụlọ akwụkwọ sụọ ụzọ inyeaka ka ha kwuo uru ha ritere n’oge ahụ.

Nkeji 10: “Meenụ Ka Ìhè Unu Na-enwu.” Ajụjụ na azịza. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kọọ otú àgwà ọma ha kpara si mee ka ha nwee ike izi mmadụ ozi ọma.

Abụ nke 93 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya