Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 13
IZU NA-AMALITE NA JUN 13
Abụ nke 45 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 5 ¶1-8, igbe dị na p. 39 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Abụ Ọma 38-44 (Nkeji 10)
Nke 1: Abụ Ọma 41:1–42:5 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ihe Atụ nke Ndị Bụ́ Ezigbo Enyi na Ndị Kpara Ezigbo Àgwà n’Oge Baịbụl, Bụ́ Ndị Anyị Nwere Ike Iṅomi (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Mgbe Oge Ndị Jentaịl Gwụrụ?— td 40A (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Ụzọ Ndị E Si Ekwusa Ozi Ọma Ahụ—Iduzi Ọmụmụ Baịbụl Ebe Obibi. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 98, paragraf nke 1, ruo peeji nke 99, paragraf nke 1. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kọọ otú obi dị ha mgbe ha duziiri mmadụ ọmụmụ ihe, ya ana-abịa ọmụmụ ihe ma na-eme nke ọma. E nwere ike ibu ụzọ gwa otu onye ma ọ bụ mmadụ abụọ n’oge na ha ga-akọrọ ndị na-ege ntị ahụmahụ ha nwere.
Nkeji 10: Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Alụmdi na Nwunye, Ịgba Alụkwaghịm, na Nkewa? Okwu okenye ga-ekwu, nke si n’akwụkwọ Ndị A Haziri, peeji nke 194-195, ajụjụ nke 1-3.
Nkeji 10: “Ndidi Dị Anyị Mkpa n’Ozi Anyị.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 103 na Ekpere