Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Ọktoba 17
IZU NA-AMALITE N’ỌKTOBA 17
Abụ nke 85 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 11 ¶5-12, igbe dị na p. 89 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ilu 12-16 (Nkeji 10)
Nke 1: Ilu 15:1-17 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Olee Otú Ekpere Jehova Na-aza Si Dị Ka Ihe Nsure Ọkụ Na-esi Ísì Ụtọ?—Ọma 141:2; Mkpu. 5:8 (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Otú Ọgwụgwọ Ime Mmụọ Baruru Uru?—td 19A (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Gịnị Ka Anyị Mụtara? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gụọnụ Matiu 5:11, 12, 14-16, 23, 24. Tụleenụ otú amaokwu Baịbụl ndị a ga-esi enyere anyị aka n’ozi ọma.
Nkeji 10: Gosi Ya Onye Nwe Ụlọ Ka O Jiri Anya Ya Hụ Ya. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 145. Jiri nkeji ole na ole mee ihe ngosi ebe onye nkwusa gaghachiri na nke onye nwere mmasị, onye Baịbụl o nwere na-enweghị ebe e dere aha Chineke.
Nkeji 10: “Agbachila Nkịtị.” Ajụjụ na azịza. Gwa ndị na-ege ntị, ma nwata ma dimkpa, ka ha kọọ otú ha si gbaa àmà mgbe ha nọ n’ụlọ akwụkwọ.
Abụ nke 80 na Ekpere