Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 26
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 26
Abụ nke 123 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 14 ¶11-20 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Aịzaya 17-23 (Nkeji 10)
Ntụleghachi nke Ihe Ndị A Mụrụ n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke (Nkeji 20)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa. Gị na ndị na-ege ntị tụlee isiokwu bụ́: “Mgbe Dị Mma Anyị Kwesịrị Igere Abụ Anyị.”
Nkeji 15: Otú E Si Eji Ya Ezi Ozi Ọma. Okwu si n’akwụkwọ nta bụ́ Ụzọ Isi Malite ma Na-aga n’Ihu ná Nkwurịta Okwu Bible. Kwuo ihe e dere n’Okwu Mmeghe dị na peeji nke 2. Kwuokwa nke e dere na peeji nke 7. Kọwaa otú mmadụ nwere ike isi jiri akwụkwọ nta ahụ zie ozi ọma. Mee otu ihe ngosi ma ọ bụ ihe ngosi abụọ.
Nkeji 15: Gịnị Ka Anyị Mụtara? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gụọnụ Ọrụ 10:1-35. Kwurịtanụ otú akụkọ a kọrọ n’amaokwu ndị a ga-esi enyere anyị aka n’ozi anyị.
Abụ nke 63 na Ekpere