Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mach 19
IZU NA-AMALITE NA MACH 19
Abụ nke 11 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 18 ¶6-11 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jeremaya 8-11 (Nkeji 10)
Nke 1: Jeremaya 10:17–11:5 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Jizọs Kraịst Bụ Ọkpara Chineke na Eze Ọ Họpụtara—td 21A (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Mere Ikwere na Jizọs Ji Dị Oké Mkpa Iji Nweta Nzọpụta—td 21B (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: Gịnị Ka Anyị Mụtara? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gụọnụ Matiu 6:19-34. Tụleekwanụ otú amaokwu Baịbụl ndị ahụ nwere ike isi nyere anyị aka n’ozi ọma.
Nkeji 15: “Jiri Obi Ike Na-agbara Ndị Mmadụ Àmà n’Ebe Ha Na-anọ Akpa Afọ Ha.” Ajụjụ na azịza. Gbaa onye nkwusa ma otú e si ezi ozi ọma n’ọma ahịa nakwa n’ebe a na-arụ ọrụ ajụjụ ọnụ.
Abụ nke 108 na Ekpere