Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na n’Eprel 16
IZU NA-AMALITE N’EPREL 16
Abụ nke 85 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 19 ¶6-11 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jeremaya 25-28 (Nkeji 10)
Nke 1: Jeremaya 27:1-11 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ihe “Ọgwụgwụ Ụwa” Pụtara—td 23A (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Ihe Baịbụl Kwuru nke Mere Anyị Ji Kwesị Ịna-asọpụrụ Ndị Agadi? (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Zụlite Ikike Gị Dị Ka Onye Ozizi—Nkebi nke Atọ. Okwu si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 59-61.
Nkeji 20: “Ìhè Chineke Na-eme Ka Ọchịchịrị Ghara Ịdị” Ajụjụ na azịza. Ọ ga-esi n’Ụlọ Nche Mach 1, 2002, p. 9-11, para. nke 7-15. Jiri ihe e kwuru na paragraf nke mbụ n’Ozi Alaeze a mere okwu mmeghe dị nkenke. Jụwazie ndị na-ege ntị ajụjụ paragraf nke 7-15 n’Ụlọ Nche ahụ. Unu tụlechaa, jiri ihe e kwuru na paragraf nke 2 n’Ozi Alaeze a mere okwu mmechi na-agaghị egbu oge. Gbaa mmadụ niile ume ka ha lee vidio bụ́ “Jehovah’s Witnesses—Faith in Action, Part 1: Out of Darkness.”
Abụ nke 116 na Ekpere