Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mee 14
IZU NA-AMALITE NA MEE 14
Abụ nke 33 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 20 ¶16-20 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jeremaya 39-43 (Nkeji 10)
Nke 1: Jeremaya 40:1-10 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ụmụ Mmadụ Hà Nwere Ike Ịbanye n’Izu Ike Chineke?—Hib. 4:10, 11 (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Ndị Ga-aga Eluigwe?—td 30B (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 15: Mmadụ Niile Ga-eji nke A Mara na Unu Bụ Ndị Na-eso Ụzọ M. (Jọn 13:35) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ, nke si n’Ụlọ Nche Eprel 15, 2011, igbe dị na p. 21 nakwa Ụlọ Nche Jenụwarị 15, 2010, p. 15-16, para. nke 19-20. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Nkeji 15: “Dịrị Akọ Mgbe Ị Nọ n’Ozi Ọma.” Ajụjụ na azịza. Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-eme ihe omume a. Kwuo otú ọgbakọ unu ga-esi mee ihe a tụlere n’isiokwu a ma ha gaa ozi ọma.
Abụ nke 74 na Ekpere