Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mee 21
IZU NA-AMALITE NA MEE 21
Abụ nke 121 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 21 ¶1-7, igbe dị na p. 166 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jeremaya 44-48 (Nkeji 10)
Nke 1: Jeremaya 46:18-28 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ndị Ga-enweta Ndụ Ebighị Ebi n’Ụwa Enweghị Ọnụ Ọgụgụ—td 30CH (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Otú Anyị Si ‘Agha Mkpụrụ Maka Mmụọ Nsọ’?—Gal. 6:8 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Ịma ọkwa. Kwuo akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Jun, meekwa otu ihe ngosi.
Nkeji 15: Ndị Na-eto Eto, Ùnu Nwere Ike Sụọ Ụzọ Inyeaka n’Oge Unu Nọ Ezumike? Okwu. Jiri nkeji ole na ole kọwaa ihe a chọrọ n’aka ndị ọsụ ụzọ inyeaka otú ahụ e si kwuo ya n’akwụkwọ Ndị A Haziri, p. 113, para. nke 1. I mechazie, gị agbaa otu onye nkwusa ma ọ bụ ndị nkwusa abụọ ajụjụ ọnụ. Ha ga-abụ ndị jirila oge ha gara ezumike ụlọ akwụkwọ sụọ ụzọ inyeaka. Gbaa ndị na-eto eto ume ka ha jiri oge ezumike ha ga-enwe sụọ ụzọ inyeaka.
Nkeji 10: “Ihe Chineke Si n’Ọnụ Jeremaya Na-agwa Anyị.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 41 na Ekpere