Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Jun 4
IZU NA-AMALITE NA JUN 4
Abụ nke 103 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 21 ¶14-22 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Jeremaya 51-52 (Nkeji 10)
Nke 1: Jeremaya 52:17-27 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ndị Kraịst Aghaghị Ịsọpụrụ Ụkpụrụ Ịbụisi—td 3B (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Otú Ụmụ Mmadụ Ga-esi Biri “n’Ebe Nzuzo” nke Jehova?—Ọma 91:1, 2, 9 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 5: Ịma ọkwa.
Nkeji 10: Otú Ị Ga-esi Ruo Mmadụ n’Obi—Nkebi nke Abụọ. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 261, paragraf nke 2, ruo ná ngwụcha peeji nke 262.
Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.
Nkeji 10: Otú E Nwere Ike Isi Nye Ndị Mmadụ Magazin n’Ọnwa Jun. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Jiri otu nkeji ma ọ bụ nkeji abụọ kwuo ụfọdụ isiokwu ga-amasị ndị bi n’ókèala unu. Gwazie ụmụnna ka ha kwuo ajụjụ ha ga-ajụ mmadụ na amaokwu Baịbụl ha ga-agụrụ ya ma ha chọọ iji isiokwu ndị dị na peeji nke 3-9 n’Ụlọ Nche Jun 1 nye ya magazin ahụ. Ha kwuokwa ajụjụ ha ga-ajụ mmadụ na amaokwu Baịbụl ha ga-agụrụ ya ma ha chọọ iji isiokwu ndị dị na peeji nke 3-7 na Teta! Eprel–Jun nye ya magazin ahụ. Ọ bụrụkwa na oge ka dị, họrọ otu isiokwu ọzọ n’Ụlọ Nche ahụ ma ọ bụ na Teta! ahụ ma jụọ ha otu ihe ahụ. Mezie ihe ngosi otú e nwere ike isi nye mmadụ Ụlọ Nche ahụ na Teta! ahụ.
Abụ nke 61 na Ekpere