Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Julaị 30
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 30
Abụ nke 131 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 24 ¶10-15 (Nkeji 25)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ezikiel 21-23 (Nkeji 10)
Nke 1: Ezikiel 23:35-45 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Gịnị Gosiri na Ịhụnanya Chineke Nwere Ike Irutụrụ Mmadụ Niile?—Jọn 3:16; Rom 8:38, 39 (Nkeji 5)
Nke 3: Ido Mas Esighị n’Akwụkwọ Nsọ—td 12B (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Ịma ọkwa. Jiri ihe dị n’ebe ahụ e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu” mee ihe ngosi otú e nwere ike isi malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl na Satọdee mbụ n’ọnwa Ọgọst.
Nkeji 25: “Unu Nwere Ike Ịga Chọọ Ha Tupu Unu Agaa Ozi Ọma.” Ajụjụ na azịza. Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-eme ya. Jụọ ndị nkwusa nọ n’ọgbakọ unu otú ha ga-esi eme ihe e kwuru. Unu mụruo paragraf nke 5, jiri ihe dị n’igbe isiokwu ya bụ́ “Ihe Ị Ga-ekwu Mgbe Ị Hụrụ Ha” mee ihe ngosi ma ọ bụrụ na ọgbakọ unu nwere ìgwè na-eji asụsụ ala ọzọ amụ ihe ma ọ bụkwanụ ma ọ bụrụ na unu na-aga achọ ndị na-asụ asụsụ ọgbakọ unu ji amụ ihe.
Abụ nke 92 na Ekpere