Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Septemba 10
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 10
Abụ nke 23 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
bt isi nke 26 ¶9-15, igbe dị na p. 208 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ezikiel 42-45 (Nkeji 10)
Nke 1: Ezikiel 43:13-27 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Di Ekwesịghị Ikwe Ka Nwunye Gbochie Ya Ijere Chineke Ozi (td 25CH) (Nkeji 5)
Nke 3: Gịnị Ka Anyị Ga-eme Iji Nweta Mmụọ Nsọ? (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Ịmụ Ihe Na-eme Ka Mmadụ Na-ezi Ihe nke Ọma. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 27-32.
Nkeji 10: Ngwá Ọgụ Ọ Bụla A Ga-akpụ Iji Lụso Gị Ọgụ Agaghị Aga nke Ọma. (Aịza. 54:17) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’Ụlọ Nche Septemba 15, 2008, peeji nke 7, paragraf nke 1-6. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Nkeji 10: “Zie Ndị Mmadụ Ozi Ọma Otú Ọ Ga-eru Ha n’Obi.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 44 na Ekpere