Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/12 p. 4
  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 3

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 3
  • Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Isiokwu Nta
  • IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 3
Ozi Alaeze Anyi—2012
km 11/12 p. 4

Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 3

IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 3

Abụ nke 128 na Ekpere

□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:

jr isi nke 2 ¶7-13, igbe dị na p. 20 (Nkeji 30)

□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:

Ọgụgụ Baịbụl: Nehọm 1–Habakọk 3 (Nkeji 10)

Nke 1: Habakọk 2:1-14 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

Nke 2: Ihe Mere Anyị Ga-eji Na-ekwusa Ozi Ọma Ka Ndị Ihe Ha Na-ekwu Doro Anya—2 Tim. 1:7, 8 (Nkeji 5)

Nke 3: Olee Ebe Ndị A Kpọlitere n’Ọnwụ Ga-anọ?—td 22B (Nkeji 5)

□ Nzukọ Ije Ozi:

Abụ nke 106

Nkeji 10: Otú E Nwere Ike Isi Nye Ndị Mmadụ Magazin n’Ọnwa Disemba. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Jiri otu nkeji ma ọ bụkwanụ ọkara nkeji kwuo isiokwu ụfọdụ ga-amasị ndị bi n’ókèala unu. Gwazie ụmụnna ka ha kwuo ajụjụ ha ga-ajụ mmadụ na amaokwu Baịbụl ha ga-agụrụ ya ma ha chọọ iji isiokwu ndị dị na peeji nke 3-9 n’Ụlọ Nche Disemba 1 nye ya magazin ahụ. Ha kwuokwa ajụjụ ha ga-ajụ mmadụ na amaokwu Baịbụl ha ga-agụrụ ya ma ha chọọ iji isiokwu ndị dị na peeji nke 3-9 na Teta! Ọktoba–Disemba nye ya magazin ahụ. Ọ bụrụkwa na oge ka dị, họrọ otu isiokwu ọzọ n’Ụlọ Nche ahụ ma ọ bụ na Teta! ahụ ma jụọ ha otu ihe ahụ. Mezie ihe ngosi otú e nwere ike isi nye mmadụ Ụlọ Nche ahụ na Teta! ahụ.

Nkeji 10: Mkpa ọgbakọ.

Nkeji 10: Ahụmahụ Ndị Anyị Nwere Mgbe Anyị Na-enye Ndị Mmadụ Traktị n’Ọnwa Nọvemba. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-ekwu ya. Gwa ụmụnna ka ha kọọ ihe ndị mere ha obi ụtọ mgbe ha na-enye ndị mmadụ traktị n’ọnwa Nọvemba. Meekwa ihe ngosi abụọ. N’ihe ngosi nke ọ bụla, onye nkwusa ga-egosi otú o si nye mmadụ traktị n’ozi ụlọ n’ụlọ.

Abụ nke 96 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya