Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 17
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 17
Abụ nke 97 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
jr isi nke 2 ¶20-27, igbe dị na p. 29 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Zekaraya 1-8 (Nkeji 10)
Nke 1: Zekaraya 8:1-13 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Otú Anyị Si Egosi na Jehova Bụ Ọkaakaa Onyenwe Anyị—Ọma 73:28 (Nkeji 5)
Nke 3: A Ga-amata Nlọghachi Kraịst Site n’Ihe Na-eme Eme A Na-ahụ Anya—td 32B (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 15: Ozi Anyị Na-aghaghị Ịkpọsa—“Tụọ Egwu Ezi Chineke ahụ, Debekwa Ihe Nile O Nyere n’Iwu.” Okwu a ga-eji ịnụ ọkụ n’obi kwuo. O si n’akwụkwọ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, peeji nke 272 ruo n’isiokwu dị na peeji nke 275.
Nkeji 15: “Chebe Akọnuche Gị.” Ajụjụ na azịza. Gwa ọgbakọ mgbe unu ga-enwe ụbọchị mgbakọ pụrụ iche ma ọ bụrụ na a gwala unu.
Abụ nke 117 na Ekpere