Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Disemba 31
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 31
Abụ nke 60 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
jr isi nke 3 ¶7-12 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Malakaị 1-4 (Nkeji 10)
Ntụleghachi nke Ihe Ndị A Mụrụ n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke (Nkeji 20)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: “Isiokwu Ọhụrụ nke Ga Na-agba n’Ụlọ Nche.” Okwu. I kwuchaa, jiri ihe dị n’ebe ahụ e dere “Ihe I Nwere Ike Ikwu” mee ihe ngosi otú e nwere ike isi malitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl na Satọdee mbụ n’ọnwa Jenụwarị.
Nkeji 10: Gịnị Ka Anyị Mụtara? Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gụọnụ Luk 10:38-42. Tụleekwanụ otú amaokwu Baịbụl ndị ahụ ga-esi enyere anyị aka n’ozi ọma.
Nkeji 10: Akwụkwọ A Ga-enye Ndị Mmadụ n’Ọnwa Jenụwarị na Febụwarị. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kwuo ihe ndị dị n’akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Jenụwarị na Febụwarị. Meekwa ihe ngosi abụọ ga-egosi otú e nwere ike isi nye ya ndị mmadụ.
Abụ nke 134 na Ekpere