Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 3/13 p. 8
  • Akụkọ Ozi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akụkọ Ozi
  • Ozi Alaeze Anyi—2013
Ozi Alaeze Anyi—2013
km 3/13 p. 8

Akụkọ Ozi

Ndị ọsụ ụzọ oge niile nyere akụkọ ozi n’ọnwa Ọgọst 2012 dị 34,383. Anyị enwetụbeghị ọnụ ọgụgụ ndị ọsụ ụzọ oge niile hà otú a. Nke a pụtara na ndị ọsụ ụzọ oge niile anyị nwere n’ọnwa Ọgọst 2012 ji mmadụ 1,144 karịa ndị ọsụ ụzọ anyị nwere n’ọnwa Ọgọst 2011. Akwụkwọ anyị nyere ndị mmadụ n’ọnwa Ọgọst 2012 kakwa nke anyị nyere ha n’ọnwa Ọgọst 2011. Anyị mụụrụ mmadụ 766,092 Baịbụl n’ọnwa Ọgọst 2012. Nke a ji mmadụ 62,441 karịa mmadụ ole anyị mụụrụ Baịbụl n’ọnwa Ọgọst 2011. Anyị na-ekele Jehova maka aka ọ na-enyere anyị n’ozi ọma anyị na-ekwusa. Ka anyị niile gbaa mbọ na-ekwusasi okwu Chineke ike.—Ọrụ 18:5.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya