Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite n’Ọgọst 12
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 12
Abụ nke 112 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
jr isi nke 13 ¶1-7 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Ndị Rom 5-8 (Nkeji 10)
Nke 1: Ndị Rom 6:21–7:12 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Baptizim Adịghị Asachapụ Mmehie—td 6B (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Mere Ịhapụ Ofufe Jehova Na-achụ Ihe Onwunwe Ji Akpata Nsogbu—Mat. 6:33; 1 Tim. 6:10 (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: “Gee Ntị Ka Ị Mụta Ihe.” Ajụjụ na azịza.
Nkeji 10: “Ndị Mmadụ Na-abịa ma Anyị Kpọọ Ha.” Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụrụ na unu enwetala akwụkwọ ịkpọ òkù maka mgbakọ distrikti, nye onye ọ bụla otu. Kwuo ndokwa ọgbakọ unu mere iji hụ na e nyere mmadụ niile bi n’ókèala unu akwụkwọ ịkpọ òkù a. Mee otu ihe ngosi na-agaghị egbu oge.
Nkeji 10: “Àgwà Na-ewetara Chineke Otuto.” Ajujụ na azịza. Tụleenụ ihe ụfọdụ dị n’isiokwu bụ́: “Ihe Ndị A Ga-eburu n’Uche Banyere Mgbakọ Distrikti nke Afọ 2013.” Ọ dị na peeji nke 4 na nke 5.
Abụ nke 121 na Ekpere