Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Septemba 9
IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 9
Abụ nke 62 na Ekpere
□ Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
jr isi nke 14 ¶1-7 (Nkeji 30)
□ Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 1 Ndị Kọrịnt 10-16 (Nkeji 10)
Nke 1: 1 Ndị Kọrịnt 14:7-25 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Olee Otú Mmadụ Na-ezughị Okè Nwere Ike Isi ‘Mee Ka Obi Jehova Jụrụ’?—2 Ihe 33:12, 13; Aịza. 55:6, 7 (Nkeji 5)
Nke 3: E Dere Baịbụl Maka Mmadụ Niile—td 7CH (Nkeji 5)
□ Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: Ndị Ntorobịa—Gịnị Ka Unu Ga-eji Ndụ Unu Mee?—Nkebi nke Mbụ. Okwu. O si na traktị bụ́ Ndị Ntorobịa—Gịnị Ka Unu Ga-eji Ndụ Unu Mee? peeji nke 2 na nke 3. Jaa ndị na-eto eto na-eme nke ọma n’ọgbakọ mma.
Nkeji 10: Iji Broshọ Bụ́ Ozi Ọma Si n’Aka Chineke! Amalite Ọmụmụ Baịbụl. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ụmụnna ka ha kwuo otú ha sirila jiri broshọ a malitere ndị mmadụ ọmụmụ Baịbụl. Mee ihe ngosi otú e nwere ike isi jiri broshọ a malite ọmụmụ Baịbụl ma anyị gaa nletaghachi ná nke onye anyị nyere magazin anyị.—Gụọ Ozi Alaeze Anyị nke Mach 2013, peeji nke 7.
Nkeji 10: “Ihe Anyị Ga-amụta n’Aka Emọs Onye Amụma.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 96 na Ekpere