Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 2/14 p. 4
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2014
Ozi Alaeze Anyi—2014
km 2/14 p. 4

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enye ndị mmadụ n’ọnwa Febụwarị: Ozi Ọma Si n’aka Chineke!, Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi, Gee Chineke Ntị, Ụzọ Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi—Ị̀ Chọtawo Ya? ma ọ bụ broshọ ọzọ unu nwere n’ọgbakọ unu. I nwere ike inye ndị Alakụba broshọ bụ́ Real Faith—Your Key to a Happy Life ma ọ bụ The Guidance of God—Our Way to Paradise. I nwekwara ike inye mmadụ ha abụọ. Mach na Eprel: Ụlọ Nche na Teta! Mee: Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi? ma ọ bụ traktị ọ bụla unu nwere ma traktị bụ́ Ị̀ Chọrọ Ịma nke Bụ́ Eziokwu? na ndị ahụ e wepụtara ọhụrụ, ya bụ, Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ?, Olee Otú I Chere Ihe Ga-adị n’Ọdịnihu?, Gịnị Ga-eme Ka Unu Na-enwe Obi Ụtọ n’Ụlọ Unu?, Ònyedị Na-achị Ụwa A?, Ò Nwere Mgbe Nsogbu Ụwa A Ga-akwụsị?

◼ Isiokwu okwu ihu ọha pụrụ iche a ga-ekwu n’oge Ncheta Ọnwụ Jizọs nke afọ 2014 bụ “Gịnị Mere Chineke Hụrụ Anyị n’Anya Ga-eji Kwe Ka Ihe Ọjọọ Dịrị?”

◼ Ọgbakọ ọ bụla ekwesịghị ibi usoro ihe omume maka Ncheta Ọnwụ Jizọs ma ọ bụ mapawa ihe ọ bụla iji gosi na ha na-echeta ọnwụ Jizọs. Ọ bụ naanị akwụkwọ ọgbakọ Jehova biri ka anyị jiri kpọọ ndị mmadụ òkù ka anyị kwesịrị ịna-enye ndị mmadụ. Ndị okenye kwesịrị ịhọpụta onye ga-ekwu okwu n’ụbọchị ahụ. Ha ga-ahọpụtakwa ndị ga-ekpe ekpere. E kwesịghị ịgwa ụmụnna ka ha kọwa ahụmahụ ha nwere n’ozi ọma. Ọgbakọ ọ bula ekwesịghị iji oge a na-echeta ọnwụ Jizọs bụwa abụ ma e wezụga abụ mmeghe na nke mmechi.

◼ Ndị na-edewe akwụkwọ anyị na tebụl ma ọ bụ n’ihe a na-akwagharị akwagharị ma ha na-ekwusa ozi ọma n’ebe na-ekwo ekwo ekwesịghị ịna-edewe Baịbụl ebe ndị mmadụ ga-ahụ ya. Ma, ha nwere ike iwepụta ya nye onye jụrụ ha ase ya ma ọ bụ onye ha hụrụ na ọ chọsiri ike ịma ihe Baịbụl na-ekwu.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya