Akụkọ Ozi
Obi dị anyị ụtọ ịgwa unu na ndị nkwusa nyere akụkọ ozi n’ọnwa Ọgọst 2013 dị 351,205. Ndị bịakwara Ncheta Ọnwụ Jizọs dị 715,888. Ha ji mmadụ 42,624 karịa ndị bịara ya n’afọ gara aga. E nwetụbeghị mgbe ọnụ ọgụgụ ndị nkwusa na ọnụ ọgụgụ ndị bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs ruru otú ahụ. Anyị mụkwaara mmadụ 813,775 ihe n’ọnwa Ọgọst. Ihe a niile na-egosi na Jehova na-agọzi ozi ọma anyị na-ekwusa.