Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Julaị 21
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 21
Abụ nke 73 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 10 ¶8-17 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: Levitikọs 25-27 (Nkeji 10)
Nke 1: Levitikọs 26:1-17 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Ọ̀ Bụ Naanị Ikwere na Jizọs Ka A Ga-eji Zọpụta Mmadụ?—td 21CH (Nkeji 5)
Nke 3: Ihe Mere O Ji Esi Ike Ime Ihe Ọma—lr isi nke 26 (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Nkeji 10: A Kwanyeere Ha Ùgwù n’Ihi Àgwà Ọma Ha nakwa na Ha Esoghị Na-alụ Agha. Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ ga-esi n’Akwụkwọ Mgbaafọ nke 2014, peeji nke 120 na nke 149. Gwa ụmụnna ka ha kwuo ihe ha mụtara.
Nkeji 10: Ị̀ Ga-asụ Ụzọ Inyeaka n’Ọnwa Ọgọst? Okwu. A ga-agba ụmụnna abụọ ma ọ bụ atọ ajụjụ ọnụ. Ha ga-abụ ndị chọrọ ịsụ ụzọ inyeaka n’ọnwa Ọgọst n’agbanyeghị na ahụ́ esichaghị ha ike ma ọ bụ na ha anaghị enwe ohere. Olee ndokwa ndị ha na-eme ka ha nwee ike ịsụ ụzọ? Gwa onye nlekọta ije ozi ka o kwuo ndokwa a na-eme maka ije ozi ọma n’ọnwa Ọgọst.
Nkeji 10: “Olee Ụdị Mmadụ M Bụ n’Anya Jehova?” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 65 na Ekpere