Usoro Ihe Omume Maka Izu Na-amalite na Mach 23
IZU NA-AMALITE NA MACH 23
Abụ nke 119 na Ekpere
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ:
cl isi nke 22 ¶1-8 (Nkeji 30)
Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke:
Ọgụgụ Baịbụl: 1 Samuel 10-13 (Nkeji 8)
Nke 1: 1 Samuel 11:1-10 (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Nke 2: Gịnị Ka Baịbụl Buru n’Amụma Gbasara Oge Anyị A?—igw p. 12 ¶1-4 (Nkeji 5)
Nke 3: Olee Otú Anyị Ga-esi Eme Ihe ahụ A Dụrụ Anyị Ọdụ na Matiu 10:16? (Nkeji 5)
Nzukọ Ije Ozi:
Isiokwu Ọnwa A: “Dị Njikere Ịrụ Ezi Ọrụ Ọ Bụla.”—Taị. 3:1.
Nkeji 30: “Iduzi Nzukọ Ozi Ubi Otú Ga-enyere Anyị Aka Ikwusa Ozi Ọma nke Ọma.” Ajụjụ na azịza.
Abụ nke 32 na Ekpere