Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Jenụwarị p. 4
  • Jenụwarị 11-17

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jenụwarị 11-17
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Jenụwarị p. 4

Jenụwarị 11-17

2 IHE E MERE 33-36

  • Abụ nke 35 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Na-agbaghara Onye Ji Obi Ya Niile Chegharịa”: (Nkeji 10)

    • 2 Ihe 33:2-9, 12-16—Jehova gbaghaara Manase maka na o ji obi ya niile chegharịa (w05 12/1 21 ¶5)

    • 2 Ihe 34:18, 30, 33—Ịgụchi Baịbụl anya na ịtụgharị uche na ya ga-enyere anyị aka ịna-eme ihe dị Chineke mma (w05 12/1 21 ¶10)

    • 2 Ihe 36:15-17—O nwere ebe ọ na-eru Jehova akwụsị inwere mmadụ ọmịiko na ndidi (w05 12/1 21 ¶7)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • 2 Ihe 33:11—Olee amụma mezuru mgbe a kpụụrụ Manase laa Babịlọn? (it-1 62 ¶2)

    • 2 Ihe 34:1-3—Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’aka Josaya? (w05 12/1 21 ¶6)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: 2 Ihe 34:22-33 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Jiri isiokwu Ụlọ Nche ọhụrụ zie mmadụ ozi ọma. Gwakwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi gaa nletaghachi na nke onye ahụ natara Ụlọ Nche. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi ebe e ji akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị, isi nke 1, paragraf nke 6 na nke 7 amụrụ mmadụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 77

  • Nchegharị Bara Uru: (Nkeji 10) Okwu okenye ga-ekwu. (w06 11/15 27-28 ¶7-9)

  • Na-agbaghara Ndị Ọzọ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-ebu ụzọ kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova—Na-agbaghara Ndị Ọzọ. (Gaa na jw.org/ig, pịa ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa ỤMỤAKA ka ị hụ vidio a.) E lechaa ya, gwa ụmụaka ka ha kwuo ihe ha mụtara.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 6 ¶15-23, “igbe dị na peeji nke 57,” nakwa nke dị na peeji nke 58 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 6 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya