Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Febụwarị p. 3
  • Febụwarị 8-14

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 8-14
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Febụwarị p. 3

Febụwarị 8-14

NEHEMAYA 5-8

  • Abụ nke 123 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Nehemaya Bụ Ezigbote Onye Nlekọta”: (Nkeji 10)

    • Nehe. 5:1-7—Nehemaya gere ndị Izrel ntị tupu ya emewe ihe (w06 2/1 9 ¶2)

    • Nehe. 5:14-19—Nehemaya dị umeala n’obi, ọ naghị achọ ọdịmma onwe ya naanị, ọ dịkwa akọ (w06 2/1 10 ¶4)

    • Nehe. 8:8-12—Nehemaya gbasiri mbọ ike ka a na-akụziri ndị Izrel Okwu Chineke (w06 2/1 11 ¶4)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Nehe. 6:5—Gịnị mere Sanbalat ji zigara Nehemaya “akwụkwọ ozi a na-emechighị emechi”? (w06 2/1 9 ¶3)

    • Nehe. 6:10-13—Gịnị mere Nehemaya ji jụ ime ihe Shemaya gwara ya mee? (w07 7/1 30 ¶15)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Nehe. 6:14–7:7a (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Jiri isiokwu Teta! Nke 1, 2016 zie mmadụ ozi ọma. Gwakwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi gaa nletaghachi na nke onye ahụ natara Teta! Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi ebe e ji akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị, isi nke 3, paragraf nke 4 na nke 5 amụrụ mmadụ ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 62

  • Ị̀ ‘Na-agbalị Ka I Ruo Eruo’?: (Nkeji 15) Okwu okenye ga-ekwu. Ọ ga-esi n’Ụlọ Nche Septemba 15, 2014, peeji nke 3-6. Kpọnye vidio bụ́ Ụmụnna Ndị Nwoke, Gbaanụ Mbọ Ka Unu Ruo Eruo Ịrụ Ọrụ Ọma, nke e gosiri n’Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova nke ọnwa Disemba afọ 2015. Chetara ụmụnna na ihe mere anyị ga-eji ruo eru abụghị ka e nye anyị ọkwá. Kọwakwaara ha ihe ga-enyere ụmụnna nwoke aka iru eru. Gbaa ụmụnna ndị nwoke ume ka ha gbalịa ruo eru ịbụ ohu na-eje ozi ma ọ bụ okenye.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 8 ¶17-27, na igbe dị na peeji nke 75 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 125 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya