AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NEHEMAYA 5-8
Nehemaya Bụ Ezigbote Onye Nlekọta
Tishri 455 T.O.N.K.
O nwere ike ịbụ mgbe Nehemaya na-agwa ndị Izrel ka ha zukọta fee Chineke
Obi tọrọ ha ụtọ maka ihe ahụ a gwara ha
Ndị isi ezinụlọ dị iche iche zukọrọ ka ha mụtakwuo otú ha ga-esi na-eme ihe Chineke nyere n’iwu
Ụmụ Izrel malitere ịkwadebe maka Ememme Ụlọ Ndò