AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NEHEMAYA 1-4
Nehemaya Ji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe
Nke E Biri Ebi
455 T.O.N.K.
Naịsan (Mach/Epr.)
2:4-6 Nehemaya natara ikike ka o wughachi Jeruselem, bụ́ ebe a na-anọ efe Chineke n’oge ochie
Iya
Saịvan
Tamọz (Jun/Julaị)
2:11-15 Ọ ga-abụ n’oge a ka Nehemaya rutere Jeruselem, nyochaa mgbidi ya
Ab (Julaị/Ọgọ.)
3:1; 4:7-9 A malitere iwughachi Jeruselem n’agbanyeghị mmegide
Ilọl (Ọgọ./Sep.)
6:15 E wuchara mgbidi ahụ n’ime ụbọchị iri ise na abụọ
Tishri