Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Febụwarị p. 7
  • Febụwarị 29–Mach 6

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 29–Mach 6
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Febụwarị p. 7

Febụwarị 29–Mach 6

Esta 1-5

  • Abụ nke 86 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Esta Gbachiteere Ndị Chineke”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Esta Na-ekwu.]

    • Esta 3:5-9—Heman chọrọ igbuchapụ ndị Chineke (ia 131 ¶18-19)

    • Esta 4:11–5:2—Okwukwe Esta mere ka ọ ghara ịtụ ụjọ ọnwụ (ia 125 ¶2; 134 ¶24-26)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Esta 2:15—Olee otú Esta si gosi na ya adịghị anyaukwu nakwa na ya na-ejide onwe ya? (w06 3/1 9 ¶7)

    • Esta 3:2-4—Olee ihe nwere ike ịbụ ya mere Mọdekaị ji jụ ịkpọrọ Heman isiala? (ia 131 ¶18)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: Esta 1:1-15 (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ihe ngosi. Jiri broshọ Gee Chineke Ntị zie mmadụ ozi ọma. Gwakwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi otú a ga-esi gaa nletaghachi na nke onye ahụ natara Gee Chineke Ntị. Tụleenụ peeji nke 2 na nke 3. Gwakwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) A ga-eme ihe ngosi ebe e ji peeji nke 4 na nke 5 nke Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi na-amụrụ mmadụ Baịbụl. Ọ ga-abụ onye natara Gee Chineke Ntị mgbe e ji ya zie ya ozi ọma. (km 7/12 2-3 ¶4)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 71

  • Mkpa ọgbakọ: (Nkeji 10)

  • Olee Otú Ụzọ Ọhụrụ Anyị Si Amụ Ihe na Usoro Ihe Omume Ya Si Abara Gị Uru?: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo otú ọmụmụ ihe ọhụrụ anyị a na-akpọ Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ si abara ha uru. Gbaa mmadụ niile ume ka ha jisie ike na-akwadebe ihe ndị a ga-amụ nke ọma ka ha nwee ike ịmụta ihe ndị ga-enyere ha aka ma a bịa ọmụmụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: ia isi nke 10 ¶1-11, na igbe dị na peeji nke 86 (Nkeji 30)

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 149 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya