Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Septemba p. 6
  • Septemba 26–Ọktoba 2

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Septemba 26–Ọktoba 2
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Septemba p. 6

Septemba 26–Ọktoba 2

ABỤ ỌMA 142-150

  • Abụ nke 134 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Dị Ukwuu, Kwesịkwa Nnọọ Ka E Too Ya”: (Nkeji 10)

    • Ọma 145:1-9—Ịdị ukwuu Jehova enweghị nsọtụ (w04 1/15 10 ¶3-4; 11 ¶7-8; 14 ¶20-21; 15 ¶2)

    • Ọma 145:10-13—Ndị ohu Jehova na-eto ya (w04 1/15 16 ¶3-6)

    • Ọma 145:14-16—Jehova na-akwado ndị ohu ya ma na-egboro ha mkpa ha (w04 1/15 17-18 ¶10-14)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Ọma 143:8—Olee otú amaokwu a ga-esi nyere anyị aka ịna-enye Chineke otuto kwa ụbọchị? (w10 1/15 21 ¶1-2)

    • Ọma 150:6—Olee ọrụ amaokwu ikpeazụ dị n’akwụkwọ Abụ Ọma kwuru na anyị nwere? (it-2 448)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 145:1-21

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) 1 Pita 5:7—Na-akụzi Eziokwu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọma 37:9-11—Na-akụzi Eziokwu.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg Isi nke 9 ¶3—Nyere onye ahụ aka ka ọ ghọta otú ọ ga-esi eme ihe unu na-amụ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 99

  • “Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Na-agba Ndị Nwere Mmasị Ume Ka Ha Bịawa Ọmụmụ Ihe”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Nye onye ọ bụla akwụkwọ e ji akpọ ndị mmadụ òkù maka ọmụmụ ihe, were obere oge tulee peeji nke 2. Leenụ vidio ihe ngosi ebe onye nkwusa na-agwa onye ọ na-enye magazin kwa ọnwa ka ọ bịa ọmụmụ ihe. Tụlezienụ igbe isiokwu ya bụ “Ihe A Ga-enye n’Ọktoba: Akwụkwọ ịkpọ Òkù Ọmụmụ Ihe.”

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 1 ¶11-20, chaatị dị na peeji nke 10 na nke 12

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 145 na Ekpere

    Chetakwa na a ga-ebu ụzọ kpọnyere ọgbakọ abụ a ka ha gee tupu ha abụwa ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya