Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Febụwarị p. 4
  • Febụwarị 20-26

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 20-26
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Febụwarị p. 4

Febụwarị 20-26

AỊZAYA 58-62

  • Abụ nke 142 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • ‘Kpọsaa Afọ Jehova Na-egosi Ihu Ọma Ya’: (Nkeji 10)

    • Aịza. 61:1, 2—E tere Jizọs mmanụ “ịkpọsa afọ Jehova na-egosi ihu ọma ya” (ip-2 322 ¶4)

    • Aịza. 61:3, 4—Jehova na-enye anyị ndị dị ka “oké osisi nke ezi omume” iji na-akwado ọrụ ya (ip-2 326-327 ¶13-15)

    • Aịza. 61:5, 6—“Ndị mba ọzọ” so “ndị nchụàjà Jehova” na-arụ ọrụ ikwusa ozi ọma kachanụ a rụtụrụla (w12 12/15 25 ¶5-6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Aịza. 60:17—Olee ụzọ ụfọdụ Jehova sirila mezuo nkwa a n’oge ikpeazụ a? (w15 7/15 9-10 ¶14-17)

    • Aịza. 61:8, 9—Gịnị bụ “ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi,” oleekwa ndị bụ́ “mkpụrụ” ahụ? (w07 1/15 11 ¶5)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 62:1-12

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 1 2017

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Isiokwu Teta! Nke 1 2017

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 15 ¶19—O kwe mee, ka nne jiri ya mụọrọ obere nwa ya nwaanyị ihe.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 47

  • Jiri Vidio Na-ekwusa Ozi Ọma: (Nkeji 6) Okwu. Kpọnye vidio bụ́ Gịnị Bụ Alaeze Chineke? Gwa ụmụnna ka ha gosi ndị ha ga-enye akwụkwọ vidio a ma ha nọrọ n’ozi ụlọ n’ụlọ ma ọ bụ nletaghachi n’ọnwa Mach na Eprel.

  • “Enyefusila Akwụkwọ Anyị Aghara Aghara”: (Nkeji 9) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Otú E Si Ebuga Akwụkwọ Anyị na Kongo.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 8 ¶14-18, igbe dị na peeji nke 85, na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 86

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 114 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya