Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Mach p. 4
  • Mach 20-26

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mach 20-26
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Mach p. 4

Mach 20-26

JEREMAYA 8-11

  • Abụ nke 117 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ụmụ Mmadụ Ga-enwe Ọganihu Naanị Ma Jehova Duzie Ha”: (Nkeji 10)

    • Jere. 10:2-5, 14, 15—Chi mba dị iche iche na-efe bụ chi ụgha (it-1-E 555)

    • Jere. 10:6, 7, 10-13—Jehova adịghị ka chi mba dị iche iche. Ọ bụ naanị ya bụ ezi Chineke (w04 10/1 11 ¶10)

    • Jere. 10:21-23—Ụmụ mmadụ agaghị enweli ọganihu ma e wezụga nduzi Jehova (w15 9/1 15 ¶1)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 9:24—Olee ụdị ịnya isi na ụdị nganga nke dị mma? (w13 1/15 20 ¶16)

    • Jere. 11:10—Gịnị mere Jeremaya ji gụnye alaeze ebo iri nke dị n’ebe ugwu n’ihe o kwuru, n’agbanyeghị na Sameria adaala kemgbe afọ 740 T.O.N.K.? (w07 3/15 9 ¶7)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 11:6-16

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Akwụkwọ ịkpọ òkù Ncheta Ọnwụ Jizọs na isiokwu wp17.2—Gwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Akwụkwọ ịkpọ òkù Ncheta Ọnwụ Jizọs na isiokwu wp17.2—Gwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) ld pp. 4-5 (Họrọ foto ndị nke unu ga-atụle.)—Kpọọ ya ka ọ bịa Ncheta Ọnwụ Jizọs.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 101

  • “Otú Anyị Ga-esi Eji Broshọ Gee Chineke Ntị Na-akụzi Ihe”: (Nkeji 15) Jirinụ nkeji ise kwurịta ihe dị n’isiokwu ahụ. Kpọnyezie vidio gosiri otú e nwere ike isi jiri ihe dị na peeji nke 8 na nke 9 na broshọ a mụọrọ mmadụ ihe. Onye a na-amụrụ ihe ji Gee Chineke Ntị, onye na-amụrụ ya ihe ejiri Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi. Gbaa ndị na-ege ntị ume ka ha jiri Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi nke ha na-eso mgbe a na-ele vidio ahụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 10 ¶1-7 na peeji nke 98-99

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 35 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya