AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 8-11
Ụmụ Mmadụ Ga-enwe Ọganihu Naanị Ma Jehova Duzie Ha
Ụmụ mmadụ agaghị achịtali onwe ha, e nyekwanụghị ha ikike ịchị onwe ha
Ebe ọ bụ na ndị ndú Izrel ajụghị Jehova ase, a chụsasịrị ndị ha na-achị
Ma, ndị niile rubere isi ná nduzi Jehova nwetara udo, obi ụtọ, na ọganihu