Mach 27–Eprel 2
JEREMAYA 12-16
Abụ nke 135 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ụmụ Izrel Chefuru Jehova”: (Nkeji 10)
Jere. 13:1-5—Jeremaya rubeere Chineke isi gaa zoo ájì ákwà linin Chineke gwara ya zoo n’agbanyeghị na ọ dịghịrị ya mfe (jr 51 ¶17)
Jere. 13:6, 7—Mgbe Jeremaya mere ogologo njem gaa weta ájì ahụ, ọ chọpụtara na o mebiela (jr 52 ¶18)
Jere. 13:8-11—Jehova ji ihe a na-egosi na ya na ndị Izrel agaghịzi abụ enyi n’ihi na ha jụrụ irubere ya isi (jr 52 ¶19-20; it-1-E 1121 ¶2)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Jere. 12:1, 2, 14—Olee ajụjụ Jeremaya jụrụ Jehova, gịnịkwanụ ka Jehova zara ya? (jr 118 ¶11)
Jere. 15:17—Gịnị ka Jeremaya kwuru gbasara mkpakọrịta ọjọọ, oleekwa otú anyị ga-esi ṅọmie Jeremaya? (w04 5/1 11 ¶16)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?
Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 13:15-27
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Akwụkwọ Ịkpọ òkù Ncheta Ọnwụ Jizọs na vidio ya—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Akwụkwọ Ịkpọ òkù Ncheta Ọnwụ Jizọs na vidio ya—Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.
Okwu: (Nkeji 6) w16.03 29-31—Isiokwu: Olee Mgbe Babịlọn Ukwu Ahụ Dọọrọ Ndị Chineke n’Agha?
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Nyere Ndị Ezinụlọ Gị Aka Ịna-echeta Jehova”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ “Okwu Ndị A . . . Ga-adị n’Obi Gị”—Ajụjụ Ọnụ A Gbara Ezinulọ Ụfọdụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 10 ¶8-11, na igbe ndị dị na peeji nke 103, na 105 (n’aka ekpe)
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 48 na Ekpere