AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 12-16
Ụmụ Izrel Chefuru Jehova
Jehova dunyere Jeremaya ozi tara akpụ ga-eme ka a mata na ọ ga-ebibirịrị mba Juda na Jeruselem na-enupụrụ ya isi.
Jeremaya nwetara ájị̀ ákwà linin
Ájì ahụ Jeremaya kere n’ukwu na-egosi na Jehova na mba Izrel ka nwere ike ịbụ enyi
Jeremaya ji ájì ahụ gaa zoo n’akụkụ Osimiri Yufretis
O zoro ya n’ebe gbawara agbawa na nkume dị elu ma laghachi Jeruselem
Jeremaya laghachiri n’Osimiri Yufretis ka o were ájị̀ ahụ o dowere
Ájị̀ ahụ mebiri
Mgbe Jeremaya jechara ozi ahụ, Jehova kọwara ihe mere o ji dunye ya ozi ahụ
Otú Jeremaya si jiri obi ya niile jee ozi yiri ka ọ baghị uru Jehova dunyere ya so mee ka okwu Jehova ruo ndị ya n’obi