Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Eprel p. 8
  • Eprel 24-30

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 24-30
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Eprel p. 8

Eprel 24-30

JEREMAYA 29-31

  • Abụ nke 151 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Buru Amụma Banyere Ọgbụgba Ndụ Ọhụrụ Ahụ”: (Nkeji 10)

    • Jere. 31:31—E buru amụma banyere ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ ọtụtụ narị afọ tupu a gbaa ya (it-1-E 524 ¶3-4)

    • Jere. 31:32, 33—Ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ dị iche n’ọgbụgba ndụ Iwu (jr 173-174 ¶11-12)

    • Jere. 31:34—Ọgbụgba ndụ ọhụrụ ahụ mere ka Chineke na-agbaghara anyị mmehie kpamkpam (jr 177 ¶18)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Jere. 29:4, 7—Olee ihe mere e ji nye ndị Juu a dọọrọ n’agha iwu ka ha ‘chọọ udo’ Babịlọn, oleekwa otú anyị nwere ike isi mee ihe a a gwara ha? (w96 5/1 11 ¶5)

    • Jere. 29:10—Olee otú amaokwu a si gosi na amụma ndị dị na Baịbụl bụ eziokwu? (g-E 6/12 14 ¶1-2)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jere. 31:31-40

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Mat. 6:10—Na-akụzi Eziokwu.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 9:6, 7; Mkpu. 16:14-16—Na-akụzi Eziokwu.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w14 12/15 21—Isiokwu: Jeremaya Kwuru na Rechel Na-akwara Ụmụ Ya Ákwá. Gịnị Ka Ihe A O Kwuru Pụtara?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 154

  • Ihe Ndị A Ga-eburu n’Obi Banyere Mgbakọ Ukwu: (Nkeji 15) Okwu. Kwuo isi ihe ndị dị n’isiokwu abụọ bụ́ “Ihe Ndị A Ga-eburu n’Obi Banyere Mgbakọ Ukwu” na “Ịkpọ Ndị Mmadụ Òkù Maka Mgbakọ Ukwu.” Ha gbara n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ nke Eprel 2016. Kpọnye vidio bụ́ Ihe Ndị A Ga-eburu n’Obi Banyere Mgbakọ Ukwu. Gbaa ndị nne na nna ume ka ha dee akara ekwentị ha n’azụ baajị ụmụaka ha. Ọ ga-enyere ndị atendantị aka ịchọta nne na nna nwatakịrị ọ bụla furu efu. Kwuo okwu otú ga-eme ka ụmụnna tụsiwe anya mgbakọ ukwu afọ 2017 ike.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 11 ¶22-28, na igbe ntụleghachi dị na peeji nke 117

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 120 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya