Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Septemba p. 5
  • Septemba 18-24

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Septemba 18-24
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Septemba p. 5

Septemba 18-24

DANIEL 1-3

  • Abụ nke 131 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ikwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Na-aba Ọtụtụ Uru”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Daniel Na-ekwu.]

    • Dan. 3:​16-20​—⁠Ndị enyi Daniel kwesịrị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ n’agbanyeghị egwu e yiri ha (w15 7/15 25 ¶15-16)

    • Dan. 3:​26-29​—⁠Ikwesị ntụkwasị obi ha mechara mee ka e too Jehova, meekwa ka ha nweta ngọzi ya (w13 1/15 10 ¶13)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Dan. 1:​5, 8​—⁠Gịnị mere Daniel na ndị enyi ya ji kwuo na nri eze Babịlọn ga-emerụ ha? (it-2-E 382)

    • Dan. 2:44​—⁠N’ihi gịnị ka Alaeze Chineke ga-eji ‘gwepịa’ ọchịchị ụwa a nke ihe oyiyi ahụ nọchiri anya ya? (w12 6/15 17, igbe; w01 10/15 6 ¶4)

    • Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?

    • Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Dan. 2:31-43

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Aịza. 40:22​—⁠Na-akụzi Eziokwu​—⁠Gwa onye ahụ ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ.

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Rom 15:4​—⁠Na-akụzi Eziokwu​—⁠Nye ya kaadị JW.ORG.

  • Okwu: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) w17.02 29-30​—⁠Isiokwu: Ọ̀ Pụtara na Jehova Na-ebu Ụzọ Elebara Ọnwụnwa Ndị Anyị Ga-edili Anya, Jirizie ya Kpebie nke Ga-abịara Anyị?

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 63

  • “Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe Ọnwụnwa Bịaara Gị”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • “Kwesị Ntụkwasị Obi n’Ebe Jehova Nọ Mgbe A Chụrụ Onye Ikwu Gị n’Ọgbakọ”: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr peeji nke 192-193, na isi nke 18 ¶1-8

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 101 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya